Jenesis 1
¹Na mbu Chineke kere elu-igwe na uwa.²Uwa we buru ihe tọb͕ọrọ n’efu na ihe tọb͕ọrọ nkití; ọchichiri di kwa n’elu ob͕u-miri: Mọ Chineke nērughari kwa n’elu miri.³Chineke we si, Ka ihè di: ìhè we di.⁴Chineke we hu ìhè ahu, na ọ di nma: Chineke we kpa ókè n’etiti ìhè ahu na ọchichiri ahu.⁵Chineke we kpọ … Read more